Native Bible

2 Timothy 4:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ gị. Ka amara dịnyere gị.

2 Timothy 4:22 in English

2 Timothy 4:22 · Berean Standard Bible

The Lord be with your spirit. Grace be with you all.*

Context

20Erastọs nọ na Kọrint, ma ahapụrụ m Trofimọs na Melitọs nʼọnọdụ ahụ esighị ike. 21Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo. Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile. 22Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ gị. Ka amara dịnyere gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.