2 Samuel 5:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Elishama, Eliada na Elifelet.
2 Samuel 5:16 in English
2 Samuel 5:16 · Berean Standard Bible
Elishama, Eliada, and Eliphelet.
Context
14Ndị a bụ aha ụmụ a mụụrụ ya na Jerusalem: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn,* 15Ibha, Elishua, Nefeg, Jafia, 16Elishama, Eliada na Elifelet. 17Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel, ha pụrụ ka igwe ha niile ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, gbadaa nʼime ebe ahụ e wusiri ike. 18Ma ndị Filistia bịara, gbasaa onwe ha na Ndagwurugwu Refaim niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.