Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ibha, Elishua, Nefeg, Jafia,

2 Samuel 5:15 in English

2 Samuel 5:15 · Berean Standard Bible

Ibhar, Elishua, Nepheg, Japhia,

Context

13Mgbe Devid sitere na Hebrọn kwabata na Jerusalem; ọ lụrụ ndị inyom ọzọ, nwetakwara onwe ya ọtụtụ ndị iko nwanyị. Ọ mụtakwara ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. 14Ndị a bụ aha ụmụ a mụụrụ ya na Jerusalem: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn,* 15Ibha, Elishua, Nefeg, Jafia, 16Elishama, Eliada na Elifelet. 17Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel, ha pụrụ ka igwe ha niile ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, gbadaa nʼime ebe ahụ e wusiri ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.