2 Samuel 22:48
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ Chineke ahụ, onye na-abọrọ m ọbọ. Onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m.
2 Samuel 22:48 in English
2 Samuel 22:48 · Berean Standard Bible
the God who avenges me and brings down nations beneath me,
Context
46Obi na-ada ha mba.
Ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta. 47“Onyenwe anyị na-adị ndụ. Otuto dịrị oke nkume m.
Mbuli elu dịrị Chineke m, bụ oke nkume ahụ, Onye nzọpụta m. 48Ọ bụ Chineke ahụ, onye na-abọrọ m ọbọ.
Onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m. 49Onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m.
I mere ka m dị elu karịa ndị iro m.
Napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike. 50Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche.
Aga m abụku aha gị abụ otuto.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.