2 Samuel 22:46
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obi na-ada ha mba. Ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta.
2 Samuel 22:46 in English
2 Samuel 22:46 · Berean Standard Bible
Foreigners lose heart and come trembling * from their strongholds.
Context
44“Ị napụtala m site nʼaka ndị niile na-alụso m ọgụ.
Ị chebere m dịka onyeisi nke ọtụtụ mba.
Ndị m na-amaghị na mbụ na-ejekwara m ozi. 45Ndị ala ọzọ na-ehulata nʼihu m nʼihi egwu,
ngwangwa ha nụrụ olu m, ha na-erube isi nye m. 46Obi na-ada ha mba.
Ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta. 47“Onyenwe anyị na-adị ndụ. Otuto dịrị oke nkume m.
Mbuli elu dịrị Chineke m, bụ oke nkume ahụ, Onye nzọpụta m. 48Ọ bụ Chineke ahụ, onye na-abọrọ m ọbọ.
Onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.