2 Samuel 22:44
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ị napụtala m site nʼaka ndị niile na-alụso m ọgụ. Ị chebere m dịka onyeisi nke ọtụtụ mba. Ndị m na-amaghị na mbụ na-ejekwara m ozi.
2 Samuel 22:44 in English
2 Samuel 22:44 · Berean Standard Bible
You have delivered me from the strife of my people; You have preserved me as the head of nations; a people I had not known shall serve me.
Context
42Ha bere akwa maka enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha.
Ha kpọkuru Onyenwe anyị, ma ọ zaghị ha. 43Egwepịara m ha nke ọma, mee ka ha dịrị ka ntụ nke ala.
Asụrụ m ha akwụ, zọtọọ ha dịka apịtị nke okporoụzọ. 44“Ị napụtala m site nʼaka ndị niile na-alụso m ọgụ.
Ị chebere m dịka onyeisi nke ọtụtụ mba.
Ndị m na-amaghị na mbụ na-ejekwara m ozi. 45Ndị ala ọzọ na-ehulata nʼihu m nʼihi egwu,
ngwangwa ha nụrụ olu m, ha na-erube isi nye m. 46Obi na-ada ha mba.
Ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.