2 Samuel 20:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ira, onye si nʼobodo Jaịa, bụ onye nchụaja eze Devid. 20:24 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ ndị Hibru maọbụ Griik, ị ga-ahụ Adoram, ọ bụ otu onye ahụ.
2 Samuel 20:26 in English
2 Samuel 20:26 · Berean Standard Bible
and Ira the Jairite * was David’s priest.
Context
24Adoniram* na-ahụ maka ihe banyere ndị ọrụ mmanye.
Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta ihe niile na-eme nʼobodo. 25Sheva bụ ode akwụkwọ eze,
Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja. 26Ira, onye si nʼobodo Jaịa, bụ onye nchụaja eze Devid.
20:24 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ ndị Hibru maọbụ Griik, ị ga-ahụ Adoram, ọ bụ otu onye ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.