2 Samuel 20:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Adoniram* na-ahụ maka ihe banyere ndị ọrụ mmanye. Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta ihe niile na-eme nʼobodo.
2 Samuel 20:24 in English
2 Samuel 20:24 · Berean Standard Bible
Adoram* was in charge of the forced labor; Jehoshaphat son of Ahilud was the recorder;
Context
22Nwanyị ahụ ji ndụmọdụ nke amamihe ya gakwuru ndị obodo. Ha bipụrụ Sheba nwa Bikri isi, tụpụtara ya Joab. Ya mere na ọ fụrụ opi ike ya, ndị ikom ya sitere nʼobodo ahụ lasaa, onye ọbụla lara nʼụlọ nke ya. Joab laghachikwuru eze na Jerusalem. 23Ọ bụ Joab ka e mere onyeisi agha na-achị ndị agha niile nke Izrel.
Benaya nwa Jehoiada bụ onye na-achịkọta ndị Keret na ndị Pelet na-eche eze nche. 24Adoniram* na-ahụ maka ihe banyere ndị ọrụ mmanye.
Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta ihe niile na-eme nʼobodo. 25Sheva bụ ode akwụkwọ eze,
Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja. 26Ira, onye si nʼobodo Jaịa, bụ onye nchụaja eze Devid.
20:24 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ ndị Hibru maọbụ Griik, ị ga-ahụ Adoram, ọ bụ otu onye ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.