2 Samuel 20:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sheva bụ ode akwụkwọ eze, Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja.
2 Samuel 20:25 in English
2 Samuel 20:25 · Berean Standard Bible
Sheva * was the scribe; Zadok and Abiathar were priests;
Context
23Ọ bụ Joab ka e mere onyeisi agha na-achị ndị agha niile nke Izrel.
Benaya nwa Jehoiada bụ onye na-achịkọta ndị Keret na ndị Pelet na-eche eze nche. 24Adoniram* na-ahụ maka ihe banyere ndị ọrụ mmanye.
Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta ihe niile na-eme nʼobodo. 25Sheva bụ ode akwụkwọ eze,
Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja. 26Ira, onye si nʼobodo Jaịa, bụ onye nchụaja eze Devid.
20:24 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ ndị Hibru maọbụ Griik, ị ga-ahụ Adoram, ọ bụ otu onye ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.