Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ nọrọ nʼebe ahụ mee ya eze ndị Gilead, ndị Ashuri* na ndị Jezril; na ndị Ifrem, ndị Benjamin na Izrel niile.

2 Samuel 2:9 in English

2 Samuel 2:9 · Berean Standard Bible

and made him king over Gilead, Asher, Jezreel, Ephraim, and Benjamin—over all Israel.

Context

7Ma ugbu a, bụrụnụ dike na dimkpa, nʼihi na Sọl nna unu ukwu anwụọla. Ọzọkwa, ndị Juda niile eteela m mmanụ ịbụ eze ha.” 8Ma Abna* nwa Nea, ọchịagha ndị agha Sọl edurularịị Ishboshet, nwa Sọl, dubata ya nʼobodo Mahanaim. 9Ọ nọrọ nʼebe ahụ mee ya eze ndị Gilead, ndị Ashuri* na ndị Jezril; na ndị Ifrem, ndị Benjamin na Izrel niile. 10Ishboshet nwa Sọl gbara iri afọ anọ mgbe ọ ghọrọ eze ndị Izrel. Ọ chịkwara afọ abụọ. Ma otu ọ dị, ndị Juda niile nọgidere nʼokpuru Devid. 11Ogologo oge niile Devid chịrị dịka eze ndị Juda na Hebrọn bụ afọ asaa na ọnwa isii.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.