2 Samuel 2:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Abna* nwa Nea, ọchịagha ndị agha Sọl edurularịị Ishboshet, nwa Sọl, dubata ya nʼobodo Mahanaim.
2 Samuel 2:8 in English
2 Samuel 2:8 · Berean Standard Bible
Meanwhile, Abner son of Ner, the commander of Saul’s army, took Saul’s son Ish-bosheth,* moved him to Mahanaim,
Context
6Ka Onyenwe anyị gosikwa unu obiọma na ikwesi ntụkwasị obi. Mụ onwe m ga-egosikwa unu otu ụdị amara a, nʼihi ihe a unu mere. 7Ma ugbu a, bụrụnụ dike na dimkpa, nʼihi na Sọl nna unu ukwu anwụọla. Ọzọkwa, ndị Juda niile eteela m mmanụ ịbụ eze ha.” 8Ma Abna* nwa Nea, ọchịagha ndị agha Sọl edurularịị Ishboshet, nwa Sọl, dubata ya nʼobodo Mahanaim. 9Ọ nọrọ nʼebe ahụ mee ya eze ndị Gilead, ndị Ashuri* na ndị Jezril; na ndị Ifrem, ndị Benjamin na Izrel niile. 10Ishboshet nwa Sọl gbara iri afọ anọ mgbe ọ ghọrọ eze ndị Izrel. Ọ chịkwara afọ abụọ. Ma otu ọ dị, ndị Juda niile nọgidere nʼokpuru Devid.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.