Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ na Zadọk na Abịata ndị nchụaja agaghị eso gị nọdụ nʼebe ahụ? Gwa ha ihe ọbụla ị ga-anụta nʼụlọeze.

2 Samuel 15:35 in English

2 Samuel 15:35 · Berean Standard Bible

Will not Zadok and Abiathar the priests be there with you? Report to them everything you hear from the king’s palace.

Context

33Ma Devid sịrị ya, “Ọ bụrụ na i soro m, ị ga-abụ ibu arọ nye m. 34Ma ọ bụrụ na ị laghachi nʼobodo, sị Absalọm, ‘Aga m abụ ohu gị, eze. Abụ m ohu nna gị nʼoge gara aga, ugbu a aga m abụ ohu gị.’ Nʼụzọ dị otu a ị ga-enyere m aka mebie ndụmọdụ Ahitofel. 35Ọ bụ na Zadọk na Abịata ndị nchụaja agaghị eso gị nọdụ nʼebe ahụ? Gwa ha ihe ọbụla ị ga-anụta nʼụlọeze. 36Ụmụ ha ndị ikom, Ahimaaz nwa Zadọk na Jonatan nwa Abịata so ha nọdụ nʼebe ahụ. Zitere m ha ka ha gwa m ihe ọbụla ị nụtara.” 37Ya mere Hushaị, enyi Devid, bịarutere Jerusalem mgbe Absalọm na-abata obodo ahụ. 15:12 Ahitofel bụ nna nna Batsheba, nke a dị nʼakwụkwọ 2Sa 11:3; 23:34 15:30 Nke a na-egosipụta ọnọdụ obi ọjọọ na iru ụjụ. Gụọ 2Sa 19:4; Est 6:12; Izk 24:17,23; Aịz 20:2-4 15:32 Ndị Juu na ndị Akai nwere ka ha si bụrụ nwanne, e dere nke a nʼakwụkwọ. Jos 16:2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.