2 Samuel 15:37
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere Hushaị, enyi Devid, bịarutere Jerusalem mgbe Absalọm na-abata obodo ahụ. 15:12 Ahitofel bụ nna nna Batsheba, nke a dị nʼakwụkwọ 2Sa 11:3; 23:34 15:30 Nke a na-egosipụta ọnọdụ obi ọjọọ na iru ụjụ. Gụọ 2Sa 19:4; Est 6:12; Izk 24:17,23; Aịz 20:2-4 15:32 Ndị Juu na ndị Akai nwere ka ha si bụrụ nwanne, e dere nke a nʼakwụkwọ. Jos 16:2
2 Samuel 15:37 in English
2 Samuel 15:37 · Berean Standard Bible
So David’s friend Hushai arrived in Jerusalem just as Absalom was entering the city.
Context
35Ọ bụ na Zadọk na Abịata ndị nchụaja agaghị eso gị nọdụ nʼebe ahụ? Gwa ha ihe ọbụla ị ga-anụta nʼụlọeze. 36Ụmụ ha ndị ikom, Ahimaaz nwa Zadọk na Jonatan nwa Abịata so ha nọdụ nʼebe ahụ. Zitere m ha ka ha gwa m ihe ọbụla ị nụtara.” 37Ya mere Hushaị, enyi Devid, bịarutere Jerusalem mgbe Absalọm na-abata obodo ahụ.
15:12 Ahitofel bụ nna nna Batsheba, nke a dị nʼakwụkwọ 2Sa 11:3; 23:34
15:30 Nke a na-egosipụta ọnọdụ obi ọjọọ na iru ụjụ. Gụọ 2Sa 19:4; Est 6:12; Izk 24:17,23; Aịz 20:2-4
15:32 Ndị Juu na ndị Akai nwere ka ha si bụrụ nwanne, e dere nke a nʼakwụkwọ. Jos 16:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.