2 Samuel 1:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ana m eruru gị ụjụ, gị Jonatan, nwanne m nʼihi na ihe dị oke ọnụahịa ka ị bụụrụ m. Ịhụnanya* i nwere nʼebe m nọ dị omimi karịa ịhụnanya ndị nwanyị.
2 Samuel 1:26 in English
2 Samuel 1:26 · Berean Standard Bible
I grieve for you, Jonathan, my brother. You were delightful to me; your love to me was extraordinary, surpassing the love of women.
Context
24“Ụmụada* Izrel,
kwaaranụ Sọl akwa.
Onye na-eji uwe uhie uhie chọọ unu mma.
Onye ji uwe na ihe ịchọ mma ọlaedo chọọ unu mma. 25“Lee ka ndị dị ike si daa nʼetiti ọgbọ agha.
E gbuola Jonatan nʼelu ugwu; 26ana m eruru gị ụjụ, gị Jonatan, nwanne m
nʼihi na ihe dị oke ọnụahịa ka ị bụụrụ m.
Ịhụnanya* i nwere nʼebe m nọ dị omimi
karịa ịhụnanya ndị nwanyị. 27“Lee ka ndị dị ike si daa!
Ngwa agha niile abụrụla ihe lara nʼiyi!”
1:20 Obodo Gat na Ashkelọn dị nʼala Filistia. 1Sa 6:17; 1Sa 27:2
1:20 Otu obodo nʼime ala ndị Filistia Jer 25:20
1:21 Ka ubi unu dị nʼelu ugwu ghara ịmịpụta mkpụrụ
1:21 Ọ bụ akpụkpọ anụ a mịkpọrọ amịkpọ, nke e tere mmanụ ka e ji eme ọta. Ọ bụ mmanụ ahụ e teere ya, na-eme ka ọ ghara ịma ebu, meekwa ka ọ na-amị amị, i ji gbochie ka àkụ a gbara ghara imife nʼọta ahụ. Ma ọta ndị a, nʼihi na ha amịjuola ọbara nʼebe ọ dị ukwuu, ha adịghị abakwa uru ọta na-aba nʼoge agha.
1:24 Maọbụ, Ụmụ ndị inyom Izrel.
1:26 1Sa 18:1-4; 19:2; 20:17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.