Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Lee ka ndị dị ike si daa! Ngwa agha niile abụrụla ihe lara nʼiyi!” 1:20 Obodo Gat na Ashkelọn dị nʼala Filistia. 1Sa 6:17; 1Sa 27:2 1:20 Otu obodo nʼime ala ndị Filistia Jer 25:20 1:21 Ka ubi unu dị nʼelu ugwu ghara ịmịpụta mkpụrụ 1:21 Ọ bụ akpụkpọ anụ a mịkpọrọ amịkpọ, nke e tere mmanụ ka e ji eme ọta. Ọ bụ mmanụ ahụ e teere ya, na-eme ka ọ ghara ịma ebu, meekwa ka ọ na-amị amị, i ji gbochie ka àkụ a gbara ghara imife nʼọta ahụ. Ma ọta ndị a, nʼihi na ha amịjuola ọbara nʼebe ọ dị ukwuu, ha adịghị abakwa uru ọta na-aba nʼoge agha. 1:24 Maọbụ, Ụmụ ndị inyom Izrel. 1:26 1Sa 18:1-4; 19:2; 20:17

2 Samuel 1:27 in English

2 Samuel 1:27 · Berean Standard Bible

How the mighty have fallen and the weapons of war have perished!”

Context

25“Lee ka ndị dị ike si daa nʼetiti ọgbọ agha. E gbuola Jonatan nʼelu ugwu; 26ana m eruru gị ụjụ, gị Jonatan, nwanne m nʼihi na ihe dị oke ọnụahịa ka ị bụụrụ m. Ịhụnanya* i nwere nʼebe m nọ dị omimi karịa ịhụnanya ndị nwanyị. 27“Lee ka ndị dị ike si daa! Ngwa agha niile abụrụla ihe lara nʼiyi!” 1:20 Obodo Gat na Ashkelọn dị nʼala Filistia. 1Sa 6:17; 1Sa 27:2 1:20 Otu obodo nʼime ala ndị Filistia Jer 25:20 1:21 Ka ubi unu dị nʼelu ugwu ghara ịmịpụta mkpụrụ 1:21 Ọ bụ akpụkpọ anụ a mịkpọrọ amịkpọ, nke e tere mmanụ ka e ji eme ọta. Ọ bụ mmanụ ahụ e teere ya, na-eme ka ọ ghara ịma ebu, meekwa ka ọ na-amị amị, i ji gbochie ka àkụ a gbara ghara imife nʼọta ahụ. Ma ọta ndị a, nʼihi na ha amịjuola ọbara nʼebe ọ dị ukwuu, ha adịghị abakwa uru ọta na-aba nʼoge agha. 1:24 Maọbụ, Ụmụ ndị inyom Izrel. 1:26 1Sa 18:1-4; 19:2; 20:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.