2 Ndị Eze 6:4
2 Kings 6:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O sonyekwara ha. Mgbe ha bịaruru nʼakụkụ Jọdan, ha malitere igbutu osisi.
2 Kings 6:4 in English
2 Kings 6:4 · Berean Standard Bible
So Elisha went with them, and when they came to the Jordan, they began to cut down some trees.
Context
2Ya mere, ka anyị gaa nʼakụkụ Jọdan gbute osisi anyị ga-eji wuo ụlọ ebe anyị ga-ebi.”
Ọ sịrị ha, “Meenụ ka unu kwuru.” 3Ma otu onye nʼime ha rịọrọ ya sị, “Biko, nna anyị ukwu, soronụ anyị.”
O kwenyere na ọ ga-eso ha. 4O sonyekwara ha.
Mgbe ha bịaruru nʼakụkụ Jọdan, ha malitere igbutu osisi. 5Ma mgbe otu nʼime ha nọ na-egbutu otu osisi, anyụike ya dabara nʼime mmiri. O tiri mkpu sị, “Ewoo, onyenwe m. Ọ bụkwanụ ihe a rịọtara arịọta.” 6Mgbe ahụ, onye nke Chineke jụrụ ya sị, “Ebee ka ọ dabara?” Mgbe o ziri ya ebe ọ dabara, Ịlaisha gbutere osisi tụba ya nʼebe ahụ, mee ka anyụike ahụ segolite na-erugharị nʼelu mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.