2 Ndị Eze 6:3
2 Kings 6:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma otu onye nʼime ha rịọrọ ya sị, “Biko, nna anyị ukwu, soronụ anyị.” O kwenyere na ọ ga-eso ha.
2 Kings 6:3 in English
2 Kings 6:3 · Berean Standard Bible
Then one of them said, “Please come with your servants.” “I will come,” he replied.
Context
1Ụmụ ndị amụma gwara Ịlaisha okwu sị, “Lee, ebe a anyị bi nʼihu gị dị oke nta karịa. 2Ya mere, ka anyị gaa nʼakụkụ Jọdan gbute osisi anyị ga-eji wuo ụlọ ebe anyị ga-ebi.”
Ọ sịrị ha, “Meenụ ka unu kwuru.” 3Ma otu onye nʼime ha rịọrọ ya sị, “Biko, nna anyị ukwu, soronụ anyị.”
O kwenyere na ọ ga-eso ha. 4O sonyekwara ha.
Mgbe ha bịaruru nʼakụkụ Jọdan, ha malitere igbutu osisi. 5Ma mgbe otu nʼime ha nọ na-egbutu otu osisi, anyụike ya dabara nʼime mmiri. O tiri mkpu sị, “Ewoo, onyenwe m. Ọ bụkwanụ ihe a rịọtara arịọta.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.