2 Ndị Eze 3:8
2 Kings 3:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma olee ụzọ anyị ga-esi gaa ibu agha ahụ?” Joram zara, “Anyị ga-esi ụzọ ọzara Edọm.*”
2 Kings 3:8 in English
2 Kings 3:8 · Berean Standard Bible
Then he asked, “Which way shall we go up?” “By way of the Desert of Edom,” replied Joram.
Context
6Ya mere, eze Joram sitere na Sameria pụọ ga kpọkọta ndị Izrel niile. 7O zigara Jehoshafat eze Juda ozi sị ya, “Eze Moab enupula isi megide m. Ị ga-abịa soro m ịga buso ndị Moab agha?”
Ọ zaghachiri, “Aga m eso gị gaa. Mụ na gị bụ otu, ndị m bụ ndị gị, ịnyịnya m bụkwa ịnyịnya gị.” 8“Ma olee ụzọ anyị ga-esi gaa ibu agha ahụ?”
Joram zara, “Anyị ga-esi ụzọ ọzara Edọm.*” 9Ya mere, eze Izrel na eze Juda, na eze Edọm,* na ndị agha ha niile, zukọtara site ụzọ ọzara Edọm ịga ibuso Moab agha. Ha gara ije abalị asaa nʼọzara. Ma mmiri ọṅụṅụ ha nwere gwụsịrị. Ọ dịkwaghị mmiri dịrị anụ ụlọ ha, na ndị agha ha. 10Mgbe ahụ, eze Izrel tiri mkpu sị, “Gịnị ka anyị ga-eme? Ọ ga-abụ na Onyenwe anyị kpọpụtara anyị bụ eze atọ ndị a, nʼebe a, inyefe anyị nʼaka ndị Moab, ka ha merie anyị?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.