Native Bible

2 Kings 3:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, eze Joram sitere na Sameria pụọ ga kpọkọta ndị Izrel niile.

2 Kings 3:6 in English

2 Kings 3:6 · Berean Standard Bible

So at that time King Jehoram set out from Samaria and mobilized all Israel.

Context

4Eze ndị Moab, bụ Misha, na ndị ya, bụ ndị na-azụ atụrụ. Nʼafọ niile, ọ na-atụrụ eze Izrel otu narị puku ajị ebule, na otu narị puku atụrụ. 5Ma mgbe Ehab eze Izrel nwụrụ, eze Moab nupuru isi megide eze Izrel, jụkwa ịnọ nʼokpuru ya ọzọ. 6Ya mere, eze Joram sitere na Sameria pụọ ga kpọkọta ndị Izrel niile. 7O zigara Jehoshafat eze Juda ozi sị ya, “Eze Moab enupula isi megide m. Ị ga-abịa soro m ịga buso ndị Moab agha?” Ọ zaghachiri, “Aga m eso gị gaa. Mụ na gị bụ otu, ndị m bụ ndị gị, ịnyịnya m bụkwa ịnyịnya gị.” 8“Ma olee ụzọ anyị ga-esi gaa ibu agha ahụ?” Joram zara, “Anyị ga-esi ụzọ ọzara Edọm.*”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.