Native Bible

2 Ndị Eze 24:21

Igbo· Change

2 Kings 24:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

(20) Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze Babilọn.* 24:19 2Ih 36:12 24:20 2Ih 36:13; Izk 17:15.

Context

19Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.* 20Ọ bụ nʼihi iwe Onyenwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị Jerusalem na Juda. Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha. 21(20) Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze Babilọn.* 24:19 2Ih 36:12 24:20 2Ih 36:13; Izk 17:15.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.