2 Ndị Eze 24:19
2 Kings 24:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.*
2 Kings 24:19 in English
2 Kings 24:19 · Berean Standard Bible
And Zedekiah did evil in the sight of the LORD, just as Jehoiakim had done.
Context
17O mere nwanne nna Jehoiakin, bụ Matanaya, eze nʼọnọdụ ya. Ọ gụgharịrị ya aha, kpọọ ya Zedekaya. 18Iri afọ abụọ na otu ka Zedekaya gbara mgbe ọ malitere ịbụ eze nʼime Jerusalem. Aha nne ya bụ Hamutal, nwa Jeremaya onye Libna. Ọ chịrị dịka eze na Jerusalem afọ iri na otu. 19Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.* 20Ọ bụ nʼihi iwe Onyenwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị Jerusalem na Juda. Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha. 21(20) Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze Babilọn.*
24:19 2Ih 36:12
24:20 2Ih 36:13; Izk 17:15.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.