Native Bible

2 Kings 24:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ nʼihi iwe Onyenwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị Jerusalem na Juda. Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha.

2 Kings 24:20 in English

2 Kings 24:20 · Berean Standard Bible

For because of the anger of the LORD, all this happened in Jerusalem and Judah, until He finally banished them from His presence. And Zedekiah also rebelled against the king of Babylon.

Context

18Iri afọ abụọ na otu ka Zedekaya gbara mgbe ọ malitere ịbụ eze nʼime Jerusalem. Aha nne ya bụ Hamutal, nwa Jeremaya onye Libna. Ọ chịrị dịka eze na Jerusalem afọ iri na otu. 19Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.* 20Ọ bụ nʼihi iwe Onyenwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị Jerusalem na Juda. Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha. 21(20) Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze Babilọn.* 24:19 2Ih 36:12 24:20 2Ih 36:13; Izk 17:15.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.