Native Bible

2 Kings 2:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, Ịlaisha sitere nʼebe ahụ pụọ jeruo nʼugwu Kamel. Emesịakwa, o sitere nʼebe ahụ laghachi na Sameria.* 2:2 Betel bụ obodo dị mkpa site nʼoge nna nna ochie ndị Izrel. Rehoboam bụ eze wuru ebe ịchụ aja na Betel nʼụzọ ịma aka nye nke e wuru na Jerusalem. Jen 12:8; 22:10-22; 35:1-5; 1Ez 12:28-33 2:14 Akwa ahụ Maọbụ, uwe mwụda Ịlaịja 2Ez 2:8. 2:25 Ọ bụ nʼobodo Sameria ka Ịlaisha biri.

2 Kings 2:25 in English

2 Kings 2:25 · Berean Standard Bible

And Elisha went on to Mount Carmel, and from there he returned to Samaria.

Context

23Emesịa, Ịlaisha sitere na Jeriko pụọ ịlaghachi Betel. Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ụfọdụ ụmụ okorobịa nta sitere nʼime obodo pụta, bidoro jiri ya na-eme ihe ọchị, sị ya, “Onyeisi nkwọcha, site nʼebe a pụọ! Onyeisi nkwọcha, site nʼebe a pụọ!” 24Ịlaisha tụgharịrị lee ha anya, bụọ ha ọnụ nʼaha Onyenwe anyị. Otu mgbe ahụ, nne anụ ọhịa abụọ, a na-akpọ bịa, sitere nʼọhịa pụta, dọgbuo iri ụmụ okorobịa anọ na abụọ nʼime ha. 25Emesịa, Ịlaisha sitere nʼebe ahụ pụọ jeruo nʼugwu Kamel. Emesịakwa, o sitere nʼebe ahụ laghachi na Sameria.* 2:2 Betel bụ obodo dị mkpa site nʼoge nna nna ochie ndị Izrel. Rehoboam bụ eze wuru ebe ịchụ aja na Betel nʼụzọ ịma aka nye nke e wuru na Jerusalem. Jen 12:8; 22:10-22; 35:1-5; 1Ez 12:28-33 2:14 Akwa ahụ Maọbụ, uwe mwụda Ịlaịja 2Ez 2:8. 2:25 Ọ bụ nʼobodo Sameria ka Ịlaisha biri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.