Native Bible

2 John 1:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ nwanne gị nwanyị, bụ onye a họpụtara, na-ekele unu.

2 John 1:13 in English

2 John 1:13 · Berean Standard Bible

The children of your elect sister send you greetings.*

Context

11Nʼihi na onye nabatara ya ga-eso onye dị otu a keta oke nʼajọ omume ya. 12Ọ bụ ezie na enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ idere unu, ma achọghị m iji akwụkwọ na inki dee ha. Kama, ana m ele anya ịbịa leta unu ka mụ na unu kwukọrịta okwu ihu nʼihu, ka e sikwa otu a mee ka ọṅụ anyị zuo oke. 13Ụmụ nwanne gị nwanyị, bụ onye a họpụtara, na-ekele unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.