Native Bible

2 John 1:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ezie na enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ idere unu, ma achọghị m iji akwụkwọ na inki dee ha. Kama, ana m ele anya ịbịa leta unu ka mụ na unu kwukọrịta okwu ihu nʼihu, ka e sikwa otu a mee ka ọṅụ anyị zuo oke.

2 John 1:12 in English

2 John 1:12 · Berean Standard Bible

I have many things to write to you, but I would prefer not to do so with paper and ink. Instead, I hope to come and speak with you face to face,* so that our joy may be complete.

Context

10Ọ bụrụ na onye ọbụla abịa izi unu ihe ọzọ dị iche site nʼozizi a, unu akpọbatala ya nʼụlọ unu, maọbụ nabatakwa ya. 11Nʼihi na onye nabatara ya ga-eso onye dị otu a keta oke nʼajọ omume ya. 12Ọ bụ ezie na enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ idere unu, ma achọghị m iji akwụkwọ na inki dee ha. Kama, ana m ele anya ịbịa leta unu ka mụ na unu kwukọrịta okwu ihu nʼihu, ka e sikwa otu a mee ka ọṅụ anyị zuo oke. 13Ụmụ nwanne gị nwanyị, bụ onye a họpụtara, na-ekele unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.