2 Ihe E Mere 29:14
2 Chronicles 29:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼikwu Heman: Jehiel, na Shimei; nʼikwu Jedutun: Shemaya, na Uziel.
2 Chronicles 29:14 in English
2 Chronicles 29:14 · Berean Standard Bible
Jehiel and Shimei from the Hemanites; and Shemaiah and Uzziel from the Jeduthunites.
Context
12Nʼoge a ndị Livayị ndị a malitere ọrụ:
site nʼikwu Kohat:
Mahat na Amasai, na Juel nwa Azaraya;
nʼikwu Merari:
Kish nwa Abdi, na Azaraya nwa Jehalelel;
nʼikwu Geshọn:
Joa nwa Zima, na Eden nwa Joa; 13nʼikwu Elizafan:
Shimri, na Jeiel;
nʼikwu Asaf:
Zekaraya, na Matanaya; 14nʼikwu Heman:
Jehiel, na Shimei;
nʼikwu Jedutun:
Shemaya, na Uziel. 15Mgbe ha kpọkọtara ụmụnna ha bụ ndị Livayị, dokwaa onwe ha ọcha, ha bara ido ụlọnsọ Onyenwe anyị nsọ, dịka eze nyere nʼiwu, nʼusoro okwu Onyenwe anyị si dị. 16Ndị nchụaja banyere nʼime ebe nsọ ahụ ido ya nsọ. Ihe niile na-adịghị ọcha ha hụrụ nʼime ya ka ha wepụtasịrị nʼogige ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị ahụ. Ndị Livayị buuru ha gaa bufuo na Ndagwurugwu Kidrọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.