2 Ihe E Mere 29:13
2 Chronicles 29:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼikwu Elizafan: Shimri, na Jeiel; nʼikwu Asaf: Zekaraya, na Matanaya;
2 Chronicles 29:13 in English
2 Chronicles 29:13 · Berean Standard Bible
Shimri and Jeuel from the Elizaphanites; Zechariah and Mattaniah from the Asaphites;
Context
11Ụmụ m, o kwesighị ka unu gbakụta ọrụ unu azụ ọzọ, nʼihi na Onyenwe anyị họpụtara unu iguzo nʼihu ya, na ijere ya ozi, na ịrụ ọrụ nʼihu ya, na ịchụrụ ya aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ.” 12Nʼoge a ndị Livayị ndị a malitere ọrụ:
site nʼikwu Kohat:
Mahat na Amasai, na Juel nwa Azaraya;
nʼikwu Merari:
Kish nwa Abdi, na Azaraya nwa Jehalelel;
nʼikwu Geshọn:
Joa nwa Zima, na Eden nwa Joa; 13nʼikwu Elizafan:
Shimri, na Jeiel;
nʼikwu Asaf:
Zekaraya, na Matanaya; 14nʼikwu Heman:
Jehiel, na Shimei;
nʼikwu Jedutun:
Shemaya, na Uziel. 15Mgbe ha kpọkọtara ụmụnna ha bụ ndị Livayị, dokwaa onwe ha ọcha, ha bara ido ụlọnsọ Onyenwe anyị nsọ, dịka eze nyere nʼiwu, nʼusoro okwu Onyenwe anyị si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.