2 Ihe E Mere 15:1
2 Chronicles 15:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke dakwasịrị Azaraya nwa Oded.
2 Chronicles 15:1 in English
2 Chronicles 15:1 · Berean Standard Bible
Now the Spirit of God came upon Azariah son of Oded.
Context
1Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke dakwasịrị Azaraya nwa Oded. 2Ọ pụrụ jekwuru Asa sị ya, “Geenụ m ntị, gị Asa na ndị Juda niile na Benjamin. Onyenwe anyị ga-anọnyere unu oge niile unu na-eme okwu ya. Unu ga-achọta ya mgbe ọbụla unu chọrọ ya. Ma ọ ga-agbakụta unu azụ oge ọbụla unu nupuru isi nʼiwu ya.* 3Ma ọtụtụ oge dị anya ndị Izrel nọ na-enweghị Chineke nke ezie, ha enweghịkwa onye nchụaja ga-ezi ihe, ha enweghịkwa iwu Chineke
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.