Native Bible

2 Chronicles 11:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obodo ndị a bụ Betlehem, Etam, Tekoa,

2 Chronicles 11:6 in English

2 Chronicles 11:6 · Berean Standard Bible

He built up Bethlehem, Etam, Tekoa,

Context

4Otu a ka Onyenwe anyị kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ndị Izrel ibe unu agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme ihe ndị a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu niile nke Onyenwe anyị. Ha tụgharịrị laghachi azụ nʼịga megide Jeroboam. 5Rehoboam bigidere na Jerusalem wusie obodo ndị dị na Juda ike nʼihi nchedo. 6Obodo ndị a bụ Betlehem, Etam, Tekoa, 7Bet Zoa, Soko, Adulam, 8Gat, Maresha, Zif,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.