Native Bible

2 Chronicles 11:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Rehoboam bigidere na Jerusalem wusie obodo ndị dị na Juda ike nʼihi nchedo.

2 Chronicles 11:5 in English

2 Chronicles 11:5 · Berean Standard Bible

Rehoboam continued to live in Jerusalem, and he built up cities for defense in Judah.

Context

3“Gwa Rehoboam, nwa Solomọn eze Juda, na Izrel niile nọ na Juda na Benjamin, 4Otu a ka Onyenwe anyị kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ndị Izrel ibe unu agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme ihe ndị a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu niile nke Onyenwe anyị. Ha tụgharịrị laghachi azụ nʼịga megide Jeroboam. 5Rehoboam bigidere na Jerusalem wusie obodo ndị dị na Juda ike nʼihi nchedo. 6Obodo ndị a bụ Betlehem, Etam, Tekoa, 7Bet Zoa, Soko, Adulam,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.