1 Ndị Tesalonaịka 5:21
1 Thessalonians 5:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kama na-anwalenụ ihe niile ma na-ejidesikwanụ ihe niile dị mma aka ike.
1 Thessalonians 5:21 in English
1 Thessalonians 5:21 · Berean Standard Bible
but test all things. Hold fast to what is good.
Context
19Unu emenyụla ọkụ Mmụọ Nsọ. 20Ọzọ unu eledala okwu ndị amụma anya. 21Kama na-anwalenụ ihe niile ma na-ejidesikwanụ ihe niile dị mma aka ike. 22Wezuganụ onwe unu nʼihe ọjọọ niile. 23Ka Chineke ya onwe ya, bụ Chineke nke udo, doo unu nsọ nʼụzọ niile. Ka e debezuo mmụọ unu na mkpụrụobi unu na anụ ahụ unu nsọ, na-enweghị ntụpọ ọbụla ruo ụbọchị ọbịbịa Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.