Native Bible

1 Thessalonians 5:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọzọ unu eledala okwu ndị amụma anya.

1 Thessalonians 5:20 in English

1 Thessalonians 5:20 · Berean Standard Bible

Do not treat prophecies with contempt,

Context

18Na-enyenụ ekele mgbe niile banyere ihe niile, nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke banyere unu ndị bụ nke Kraịst Jisọs. 19Unu emenyụla ọkụ Mmụọ Nsọ. 20Ọzọ unu eledala okwu ndị amụma anya. 21Kama na-anwalenụ ihe niile ma na-ejidesikwanụ ihe niile dị mma aka ike. 22Wezuganụ onwe unu nʼihe ọjọọ niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.