1 Samuel 30:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na Rakal, nyekwa ndị bi nʼobodo ndị Jerameel na nke ndị Ken,
1 Samuel 30:29 in English
1 Samuel 30:29 · Berean Standard Bible
to those in Racal and in the cities of the Jerahmeelites and Kenites;
Context
27O zigara ha nye ndị bi na Betel, Ramọt Negev na Jatịa, 28nyekwa ndị nọ Aroea, Sifmot, Eshtemoa 29na Rakal, nyekwa ndị bi nʼobodo ndị Jerameel na nke ndị Ken, 30nyekwa ndị bi na Homa, Bo Ashan, Atak 31na Hebrọn na ndị nọ nʼebe niile ndị ahụ ebe Devid na ndị ya wagharịrị.
30:12 1Sa 25:18
30:14 Ndị Keret, ha na ndị Filistia nwere ka ha si bụrụ nwanne Zef 2:5 Ma ndị Keret mesịrị soro Devid na-alụ agha 2Sa 15:18; 20:7; 1Ez 1:38,44
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.