1 Samuel 30:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O zigara ha nye ndị bi na Betel, Ramọt Negev na Jatịa,
1 Samuel 30:27 in English
1 Samuel 30:27 · Berean Standard Bible
He sent gifts to those in Bethel, Ramoth Negev, and Jattir;
Context
25Site nʼụbọchị ahụ, Devid mere ka nke a bụrụ iwu nye ndị Izrel niile ruo taa. 26Mgbe ha rutere Ziklag, Devid weere ụfọdụ ihe ha kwatara nʼagha zigara ndị okenye Juda, ndị bụ ndị enyi ya, na-asị, “Lee onyinye ewetaara unu site nʼụfọdụ nʼime ihe anyị kwatara site nʼaka ndị iro Onyenwe anyị.” 27O zigara ha nye ndị bi na Betel, Ramọt Negev na Jatịa, 28nyekwa ndị nọ Aroea, Sifmot, Eshtemoa 29na Rakal, nyekwa ndị bi nʼobodo ndị Jerameel na nke ndị Ken,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.