Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nyekwa ndị nọ Aroea, Sifmot, Eshtemoa

1 Samuel 30:28 in English

1 Samuel 30:28 · Berean Standard Bible

to those in Aroer, Siphmoth, and Eshtemoa;

Context

26Mgbe ha rutere Ziklag, Devid weere ụfọdụ ihe ha kwatara nʼagha zigara ndị okenye Juda, ndị bụ ndị enyi ya, na-asị, “Lee onyinye ewetaara unu site nʼụfọdụ nʼime ihe anyị kwatara site nʼaka ndị iro Onyenwe anyị.” 27O zigara ha nye ndị bi na Betel, Ramọt Negev na Jatịa, 28nyekwa ndị nọ Aroea, Sifmot, Eshtemoa 29na Rakal, nyekwa ndị bi nʼobodo ndị Jerameel na nke ndị Ken, 30nyekwa ndị bi na Homa, Bo Ashan, Atak

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.