Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gakwara nʼihu na-egosi onwe ya na Shaịlo. Nʼebe ahụ o gosiri onwe ya nye Samuel site nʼokwu ya. 3:3 Oriọna dị nʼebe nsọ ahụ kwesiri ị na-enwu ọkụ ehihie na abalị ọbụla. Ọpụ 27:20-21; 30:7-8 Ọ bụ nʼisi ụtụtụ tupu chi abọọ ka ihe a mere. 3:13 1Sa 2:12,17,22

1 Samuel 3:21 in English

1 Samuel 3:21 · Berean Standard Bible

And the LORD continued to appear at Shiloh, because there He revealed Himself to Samuel by His word.

Context

19Onyenwe anyị nọnyeere Samuel mgbe ọ na-eto, meekwa ka amụma niile Samuel buru mezuo. 20Ndị Izrel niile, site na Dan ruo Bịasheba, matara na Samuel bụ onye amụma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi. 21Onyenwe anyị gakwara nʼihu na-egosi onwe ya na Shaịlo. Nʼebe ahụ o gosiri onwe ya nye Samuel site nʼokwu ya. 3:3 Oriọna dị nʼebe nsọ ahụ kwesiri ị na-enwu ọkụ ehihie na abalị ọbụla. Ọpụ 27:20-21; 30:7-8 Ọ bụ nʼisi ụtụtụ tupu chi abọọ ka ihe a mere. 3:13 1Sa 2:12,17,22

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.