1 Samuel 3:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Izrel niile, site na Dan ruo Bịasheba, matara na Samuel bụ onye amụma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi.
1 Samuel 3:20 in English
1 Samuel 3:20 · Berean Standard Bible
So all Israel from Dan to Beersheba knew that Samuel was confirmed as a prophet of the LORD.
Context
18Ya mere, Samuel gwara ya ihe niile, o zokwaghị ihe ọbụla. Mgbe ahụ Elayị kwuru okwu sị, “Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị, ya meekwa dịka o si dị ya mma nʼanya.” 19Onyenwe anyị nọnyeere Samuel mgbe ọ na-eto, meekwa ka amụma niile Samuel buru mezuo. 20Ndị Izrel niile, site na Dan ruo Bịasheba, matara na Samuel bụ onye amụma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi. 21Onyenwe anyị gakwara nʼihu na-egosi onwe ya na Shaịlo. Nʼebe ahụ o gosiri onwe ya nye Samuel site nʼokwu ya.
3:3 Oriọna dị nʼebe nsọ ahụ kwesiri ị na-enwu ọkụ ehihie na abalị ọbụla. Ọpụ 27:20-21; 30:7-8 Ọ bụ nʼisi ụtụtụ tupu chi abọọ ka ihe a mere.
3:13 1Sa 2:12,17,22
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.