1 Samuel 26:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugbu a, ka Onyenwe anyị zọpụta ndụ m, ọ bụladị dịka m sị zọpụta ndụ nke gị taa. Ka ọ napụtakwa m site na mkpagbu m niile.”
1 Samuel 26:24 in English
1 Samuel 26:24 · Berean Standard Bible
As surely as I valued your life today, so may the LORD value my life and rescue me from all trouble.”
Context
22Devid zara ya sị, “Lee ùbe eze, Zie otu nʼime ndị ikom gị ka ọ bịa were ya. 23Onyenwe anyị na-akwụghachi nwoke ọbụla ezi omume ya na ikwesi ntụkwasị obi ya. Onyenwe anyị nyere gị nʼaka m taa ma ajụla m igbu onye ya o tere mmanụ. 24Ugbu a, ka Onyenwe anyị zọpụta ndụ m, ọ bụladị dịka m sị zọpụta ndụ nke gị taa. Ka ọ napụtakwa m site na mkpagbu m niile.” 25Sọl sịrị Devid, “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ nwa m, Devid. Ị ga-eme oke ihe, bụrụkwa onye na-emeri nʼagha.”
Devid sitere nʼebe ahụ pụọ. Sọl laghachikwara nʼụlọ ya.
26:6 Zeruya bụ nwanne nwanyị Devid, onye toro ya nʼusoro ọmụmụ ha. Nke a dị nʼakwụkwọ 1Ih 2:16 Abishai na Joab, ndị bụ ndị ndu ndị agha, tinyere Asahel, bụ ụmụ nwanne nwanyị Devid, nʼihi na ọ bụ Zeruya mụrụ ha, gụọ nke a nʼakwụkwọ 2Sa 2:13,18,24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.