1 Samuel 26:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sọl sịrị Devid, “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ nwa m, Devid. Ị ga-eme oke ihe, bụrụkwa onye na-emeri nʼagha.” Devid sitere nʼebe ahụ pụọ. Sọl laghachikwara nʼụlọ ya. 26:6 Zeruya bụ nwanne nwanyị Devid, onye toro ya nʼusoro ọmụmụ ha. Nke a dị nʼakwụkwọ 1Ih 2:16 Abishai na Joab, ndị bụ ndị ndu ndị agha, tinyere Asahel, bụ ụmụ nwanne nwanyị Devid, nʼihi na ọ bụ Zeruya mụrụ ha, gụọ nke a nʼakwụkwọ 2Sa 2:13,18,24
1 Samuel 26:25 in English
1 Samuel 26:25 · Berean Standard Bible
Saul said to him, “May you be blessed, David my son. You will accomplish great things and will surely prevail.” So David went on his way, and Saul returned home.
Context
23Onyenwe anyị na-akwụghachi nwoke ọbụla ezi omume ya na ikwesi ntụkwasị obi ya. Onyenwe anyị nyere gị nʼaka m taa ma ajụla m igbu onye ya o tere mmanụ. 24Ugbu a, ka Onyenwe anyị zọpụta ndụ m, ọ bụladị dịka m sị zọpụta ndụ nke gị taa. Ka ọ napụtakwa m site na mkpagbu m niile.” 25Sọl sịrị Devid, “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ nwa m, Devid. Ị ga-eme oke ihe, bụrụkwa onye na-emeri nʼagha.”
Devid sitere nʼebe ahụ pụọ. Sọl laghachikwara nʼụlọ ya.
26:6 Zeruya bụ nwanne nwanyị Devid, onye toro ya nʼusoro ọmụmụ ha. Nke a dị nʼakwụkwọ 1Ih 2:16 Abishai na Joab, ndị bụ ndị ndu ndị agha, tinyere Asahel, bụ ụmụ nwanne nwanyị Devid, nʼihi na ọ bụ Zeruya mụrụ ha, gụọ nke a nʼakwụkwọ 2Sa 2:13,18,24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.