Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Golaịat, onye Filistia na-abịaru nso ụtụtụ na uhuruchi, na-eguzo onwe ya otu a iri ụbọchị anọ.

1 Samuel 17:16 in English

1 Samuel 17:16 · Berean Standard Bible

For forty days the Philistine came forward every morning and evening to take his stand.

Context

14Devid bụ ọdụdụ nwa. Ụmụnne ya ndị okenye atọ na-eso Sọl. 15Ma Devid na-apụ jekwuru Sọl, ma na-alaghachikwa nʼụlọ ịzụ atụrụ nna ya na Betlehem. 16Golaịat, onye Filistia na-abịaru nso ụtụtụ na uhuruchi, na-eguzo onwe ya otu a iri ụbọchị anọ. 17Otu ụbọchị, Jesi gwara Devid okwu sị, “Bịa ka i wegara ụmụnne gị otu akpa ọka ndị a e ghere eghe. Chịrịkwa ogbe achịcha iri ndị a chịlara ha. 18Wegakwara onyeisi usuu ha, iri chiizi,* ndị a. Chọpụta otu ihe si agara ụmụnne gị* natakwa ha ihe ị ga-egosi anyị na ha dị ndụ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.