1 Ndị Eze 4:3
1 Kings 4:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Elihoref na Ahija, ụmụ ndị ikom Shisha, bụ ndị ode akwụkwọ. Jehoshafat, nwa Ahilud bụ onye na-edekọ akụkọ.
1 Kings 4:3 in English
1 Kings 4:3 · Berean Standard Bible
Elihoreph and Ahijah, the sons of Shisha,* were secretaries; Jehoshaphat son of Ahilud was the recorder;
Context
1Ya mere Solomọn ghọrọ eze ndị Izrel niile. 2Ndị a bụ aha ndịisi ọchịchị obodo eze Solomọn họpụtara inyere ya aka.
Azaraya,* nwa Zadọk bụ onye nchụaja. 3Elihoref na Ahija, ụmụ ndị ikom Shisha, bụ ndị ode akwụkwọ.
Jehoshafat, nwa Ahilud bụ onye na-edekọ akụkọ. 4Benaya, nwa Jehoiada bụ onyeisi agha ndị Izrel.
Zadọk na Abịata, bụ ndị nchụaja. 5Azaraya nwa Netan bụ onyeisi na-elekọta ndị na-ejere eze ozi.
Zabud nwa Netan bụ onye nchụaja na onye ndụmọdụ nye eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.