1 Ndị Eze 4:2
1 Kings 4:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ aha ndịisi ọchịchị obodo eze Solomọn họpụtara inyere ya aka. Azaraya,* nwa Zadọk bụ onye nchụaja.
1 Kings 4:2 in English
1 Kings 4:2 · Berean Standard Bible
and these were his chief officials: Azariah son of Zadok was the priest;
Context
1Ya mere Solomọn ghọrọ eze ndị Izrel niile. 2Ndị a bụ aha ndịisi ọchịchị obodo eze Solomọn họpụtara inyere ya aka.
Azaraya,* nwa Zadọk bụ onye nchụaja. 3Elihoref na Ahija, ụmụ ndị ikom Shisha, bụ ndị ode akwụkwọ.
Jehoshafat, nwa Ahilud bụ onye na-edekọ akụkọ. 4Benaya, nwa Jehoiada bụ onyeisi agha ndị Izrel.
Zadọk na Abịata, bụ ndị nchụaja.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.