Native Bible

1 Kings 14:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha.

1 Kings 14:30 in English

1 Kings 14:30 · Berean Standard Bible

There was war between Rehoboam and Jeroboam throughout their days.

Context

28Mgbe ọbụla eze na-aga nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, ndị nche na-ebu ọta ndị ahụ, emesịa, ha na-ebughachikwa ha nʼime ụlọ ndị nche. 29Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Rehoboam, na ihe niile o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Juda? 30Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha. 31Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo Devid. Aha nne ya bụ Naama, onye Amọn. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 14:9 1Ez 12:28; 2Ih 11:15 14:23 Mgbe ndị Izrel wuru ebe ịchụ aja na ogidi arụsị, ha nupuru isi site nʼiwu Chineke nyere ha nʼakwụkwọ Ọpụ 23:24; 34:13-14; Dit 7:5; 12:2-3

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.