Native Bible

1 Kings 14:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo Devid. Aha nne ya bụ Naama, onye Amọn. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 14:9 1Ez 12:28; 2Ih 11:15 14:23 Mgbe ndị Izrel wuru ebe ịchụ aja na ogidi arụsị, ha nupuru isi site nʼiwu Chineke nyere ha nʼakwụkwọ Ọpụ 23:24; 34:13-14; Dit 7:5; 12:2-3

1 Kings 14:31 in English

1 Kings 14:31 · Berean Standard Bible

And Rehoboam rested with his fathers and was buried with them in the City of David; his mother’s name was Naamah the Ammonite. And his son Abijam * reigned in his place.

Context

29Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Rehoboam, na ihe niile o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Juda? 30Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha. 31Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo Devid. Aha nne ya bụ Naama, onye Amọn. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 14:9 1Ez 12:28; 2Ih 11:15 14:23 Mgbe ndị Izrel wuru ebe ịchụ aja na ogidi arụsị, ha nupuru isi site nʼiwu Chineke nyere ha nʼakwụkwọ Ọpụ 23:24; 34:13-14; Dit 7:5; 12:2-3

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.