1 Ndị Kọrint 9:3
1 Corinthians 9:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ngọpụ m nye ndị ahụ na-enyocha m bụ nke a.
1 Corinthians 9:3 in English
1 Corinthians 9:3 · Berean Standard Bible
This is my defense to those who scrutinize me:
Context
1Abụghị m onye nwe onwe ya? Abụghị m onyeozi Kraịst? Ọ bụ na m ahụghị Jisọs Onyenwe anyị? Unu abụghị ihe ngosipụta ọrụ m rụrụ nʼime Onyenwe anyị? 2Ọ bụrụ na m abụghị onyeozi nʼebe ndị ọzọ nọ, nʼebe unu nọ, abụ m onyeozi nʼeziokwu nʼihi na unu bụ akara nke ọrụ onyeozi m nʼime Onyenwe anyị. 3Ihe ngọpụ m nye ndị ahụ na-enyocha m bụ nke a. 4Ọ bụ na anyị enweghị ike iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ? 5Ọ bụ na anyị enweghị ike iduru nwunye onye bụ onye kwere ekwe gaa ebe ọbụla anyị na-aga dịka ndị ozi ọzọ na-eme, na dịka ụmụnne Onyenwe anyị na Sefas na-emekwa?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.