1 Ndị Kọrint 16:18
1 Corinthians 16:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha kwalitere mmụọ m dịka ha kwalitere nke unu. Nyenụ ndị dị otu a nsọpụrụ.
1 Corinthians 16:18 in English
1 Corinthians 16:18 · Berean Standard Bible
For they refreshed my spirit and yours as well. Show your appreciation, therefore, to such men.
Context
16Ana m arịọ unu ka unu na-asọpụrụ ndị dị otu a, nakwa onye ọbụla bụ onye otu anyị na onye ọrụ anyị. 17Obi tọrọ m ụtọ nʼọbịbịa nke Stefanas na Fọtunetus na Akaikọs. Ha emelara m ihe unu gaara emere m, ma a sị na unu nọ nʼebe a. 18Ha kwalitere mmụọ m dịka ha kwalitere nke unu. Nyenụ ndị dị otu a nsọpụrụ. 19Ụlọ chọọchị niile dị nʼokpuru Eshịa na-ezitere unu ozi ekele.
Akwila na Prisila, na nzukọ dị nʼụlọ ha na-enye unu ekele obiọma nʼime Onyenwe anyị. 20Ụmụnna niile nọ nʼebe a na-ekele unu.
Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.