1 Ndị Kọrint 13:9
1 Corinthians 13:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọmụma anyị ezughị oke, ibu amụma anyị ezukwaghị oke.
1 Corinthians 13:9 in English
1 Corinthians 13:9 · Berean Standard Bible
For we know in part and we prophesy in part,
Context
7Ọ na-edi ihe niile, ọ na-ekwerekwa ihe niile, ọ na-enwekwa olileanya na-anagide ihe ọbụla dapụtara. 8Ịhụnanya adịghị agwụ agwụ. Ma ibu amụma niile ga-emesịa kwụsị, onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche ga-akwụsịkwa. Otu a, ihe ọmụma niile ga-agabiga. 9Nʼihi na ọmụma anyị ezughị oke, ibu amụma anyị ezukwaghị oke. 10Ma mgbe anyị ruru nʼizuoke, ezughị oke agaghị adịkwa. 11Mgbe m bụ nwata, ekwuru m okwu dịka nwata, echiche m niile bụ echiche nwata. Izuzu obi m niile bụkwa nke nwata. Ma mgbe m toro ghọọ dimkpa, adịghịkwa m akpa agwa dịka nwata ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.