Native Bible

1 Corinthians 13:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma mgbe anyị ruru nʼizuoke, ezughị oke agaghị adịkwa.

1 Corinthians 13:10 in English

1 Corinthians 13:10 · Berean Standard Bible

but when the perfect comes, the partial passes away.

Context

8Ịhụnanya adịghị agwụ agwụ. Ma ibu amụma niile ga-emesịa kwụsị, onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche ga-akwụsịkwa. Otu a, ihe ọmụma niile ga-agabiga. 9Nʼihi na ọmụma anyị ezughị oke, ibu amụma anyị ezukwaghị oke. 10Ma mgbe anyị ruru nʼizuoke, ezughị oke agaghị adịkwa. 11Mgbe m bụ nwata, ekwuru m okwu dịka nwata, echiche m niile bụ echiche nwata. Izuzu obi m niile bụkwa nke nwata. Ma mgbe m toro ghọọ dimkpa, adịghịkwa m akpa agwa dịka nwata ọzọ. 12Ugbu a, anyị na-ahụ inyogho inyogho dịka anyị na-ele anya nʼenyo ma mgbe ahụ anyị ga-ahụ ihu na ihu. Ugbu a, ihe m mara ezughị oke, ma mgbe ahụ aga m amazu, dịka m bụ onye a mazuru.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.