Native Bible

1 Chronicles 7:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụla amụta Ara, Haniel na Rizia.

1 Chronicles 7:39 in English

1 Chronicles 7:39 · Berean Standard Bible

The sons of Ulla: Arah, Hanniel, and Rizia.

Context

37Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera. 38Jeta mụtara Jefune, Pispa na Ara. 39Ụla amụta Ara, Haniel na Rizia. 40Ụmụ ụmụ Asha ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị a sara anya na mmiri họpụta, ndị bụ dimkpa nʼagha, ndị ndu a ma ama. Ọnụọgụgụ ndị ha tozuru ije agha dị puku iri abụọ na isii (26,000), ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.