1 Ihe E Mere 7:38
1 Chronicles 7:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jeta mụtara Jefune, Pispa na Ara.
1 Chronicles 7:38 in English
1 Chronicles 7:38 · Berean Standard Bible
The sons of Jether: Jephunneh, Pispa, and Ara.
Context
36Zofa amụta ndị a:
Sua, Hanefa, Shual, Beri, Imra, 37Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera. 38Jeta mụtara
Jefune, Pispa na Ara. 39Ụla amụta
Ara, Haniel na Rizia. 40Ụmụ ụmụ Asha ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị a sara anya na mmiri họpụta, ndị bụ dimkpa nʼagha, ndị ndu a ma ama. Ọnụọgụgụ ndị ha tozuru ije agha dị puku iri abụọ na isii (26,000), ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.